Gaa n'Isiokwu

Rụọ Ụgbọala Kelechi

Rụọ Ụgbọala Kelechi

Danloduo ihe a ma jiri ya rụọ ụgbọala yiri nke Kelechi. Ị rụchaa ya, gị enyetụ ya mmadụ.

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ

BỤRỤ ENYI JEHOVA

Nwee Obiọma, Na-enye Ndị Ọzọ Ihe

Kirie katuun a ka ị hụ otú obi si tọkwuo Kelechi na Sọpụrụchi ụtọ mgbe ha nyetụrụ ibe ha inye.