Gaa n'Isiokwu

Jehova kere ụmụ anụmanụ

Jehova kere ụmụ anụmanụ

Kirie vidio aha ya bụ “Jehova . . . Kere Ihe Niile.” Danloduo ihe a ị ga-eme, teekwa ụmụ anụmanụ niile a kreyọn.

Leekwa Ihe Ndị Ọzọ

BỤRỤ ENYI JEHOVA

“Jehova . . . Kere Ihe Niile”

Ị̀ ma ihe mbụ Chineke kere? Soro Kelechi mata ihe ndị Chineke bu ụzọ kee na ihe ndị o kere ikpeazụ.