Otú Anyị Si Emeso Ndị Ọzọ
Imete Ndị Enyi
Ihe Ga-eme Ka Ndụ Gị Ka Mma—Ezinụlọ na Ndị Enyi
Ihe ga-eme ka anyị na ndị mmadụ na-adị ná mma bụ ịna-enye ha ihe, ọ bụghị ịtụ anya ka ha na-enye anyị ihe mgbe niile.
Gịnị Ka E Ji Ama Ezigbo Enyi?
Ọtụtụ ndị kwetara na imete ezigbo enyi dị mma. Olee otú i ga-esi bụrụ ezigbo enyi? Gụọ ihe anọ Baịbụl kwuru nke ga-enyere gị aka imete ezigbo enyi.
Olee Otú E Si Amata Ezigbo Enyi?
Ọ dị mfe mmadụ inweta ndị enyi ọjọọ, ma olee otú ị ga-esi enweta ezigbo enyi?
M̀ Kwesịrị Imetakwu Ndị Enyi?
Obi nwere ike iru anyị ala ma anyị na naanị ndị enyi anyị na-akpa, mana ọ naghị adịcha mma. N’ihi gịnị?
Owu Omụma
Ihe Ị Ga-eme ma I Chee na Ndị Enyi Gị Na-agbara Gị Ọsọ
O nweghị ihe dị iche n’onye na-anọkarị naanị ya na onye na-aṅụ mkpụrụ sịga iri na ise n’ụbọchị. Gịnị ga-enyere gị aka?
Owu Ọ̀ Na-ama Gị?
Lee ihe atọ ga-enyere gị aka imete ezigbo ndị enyi ka owu ghara ịna-ama gị.
Gịnị Ka M Ga-eme ma Ọ Bụrụ na Ihe M Anaghị Amasị Ndị Ọzọ?
Ihe ka mụ mkpa ọ̀ bụ ịgbalị mewe ihe otú ndị ọzọ si eme ka m ghara ịdị iche, ka ọ̀ bụ ịnọ na-eme ihe otú m si eme?’
Iji Ngwá Eletrọniks Ezirita Ozi
Ihe Unu Ga-eme Ka Ekwentị Ghara Ibutere Unu Nsogbu
Ekwentị ma ọ bụ ihe ndị yiri ya nwere ike ịbara gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị uru ma ọ bụ butere unu nsogbu. Olee nke ọ na-emere unu?
Kpachara Anya n’Ebe A Na-emeta Ndị Enyi n’Ịntanet
Lee katuun a ka ị mata otú ị ga-esi zere nsogbu ma ị nọrọ n’ebe a na-emeta ndị enyi n’Ịntanet.
Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ ma M Jiri Ekwentị Zigara Mmadụ Ozi?
Chọpụta otú ozi i zigaara mmadụ nwere ike isi mee ka gị na ya see, na otú o nwere ike isi mee ka i nwee aha ọjọọ.
Ihe Ị Ga-eme ma E Zitere Gị Ozi n’Ekwentị
Ị sị mmadụ ya chere ka ị gụọ ozi e ziteere gị, ọ̀ dị njọ? Ọ bụrụ na ị hapụ ozi ahụ, gị na enyi gị ana-ekwu ihe unu na-ekwu, ọ̀ dị njọ?
Nwoke na Nwaanyị Ịkpa
Ihe Ị Ga-eme ma E Nwee Onye Gị na Ya Dị n’Ezigbo Mma
Obi gị ọ̀ na-agwa gị na e nweghi ihe jikọrọ unu, naanị na unu dị ná mma. Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka.
Ọ̀ Bụ Ezigbo Ịhụnanya Ka Ọ̀ Bụ Ịhụnanya Iberiibe?
Ị ga-amụta ihe bụ ịhụnanya iberiibe na ezigbo ịhụnanya.
Ò Nwere Ihe Dị Njọ n’Ịchụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?
Gịnị bụ ịchụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị? Gịnị mere ụfọdụ ji eme ya? Olee ihe ndị ọ na-akpata?
Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?
Ihe Baịbụl kwuru ga-enyere Onye Kraịst aka ịchọta ezigbo mmadụ ma ọ chọwa onye ọ ga-alụ, nyekwara di na nwunye aka ịnọgide na-ahụ ibe ha n’anya.
Èruola M Mụ na Onye Na-abụghị Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị Ibe M Ịkpawa?
Tụlee ajụjụ anọ ga-enyere gị aka ịma ma ì toruola gị na mmadụ ịkpawa.
Ètoruola M Ịlụ Di ma Ọ Bụ Nwunye?
Ihe ga-enyere gị aka ịza ajụjụ a bụ ileru onwe gị anya nke ọma.
Mgbe Mmadụ Abụọ Chọrọ Ịlụ Gbasara
Gịnị ga-enyere mmadụ aka idi ya ma ya na onye ọ chọrọ ịlụ gbasaa.
Idozi Esemokwu
Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Iwe?
Ọ̀ọ mgbe niile ka iwe iwe dị njọ? Olee ihe i nwere ike ime ma iwe bịawa gị?
Olee Otú Ndị Mmadụ Ga-esi Na-adị n’Udo?
Ime ihe Baịbụl kwuru nyeere ndị bụbu ndị iro aka ka ha dị n’udo, bụrụkwa ezigbo enyi.
Gịnị Ka Ịgbaghara Mmadụ Pụtara?
Baịbụl kwuru ihe ise ga-enyere gị aka ịgbaghara mmadụ.
Ihe Ga-enyere Di na Nwunye Aka Ịna-agbaghara Ibe Ha
Gịnị mere o ji esiri di na nwunye ụfọdụ ike ịgbaghara ibe ha? Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka.
Otú Ị Ga-esi Na-enwe Obi Ụtọ—Mgbaghara
N’eziokwu, ịna-ewe iwe ọkụ na ịna-ebu iwe n’obi anaghị eme mmadụ obi ụtọ, ọ naghịkwa adị mma n’ahụ́.