Igbo
Olee Ihe Ndị Bụ́ Eziokwu Banyere Chineke? (Nkebi nke 1)
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502014212/univ/art/502014212_univ_sqr_xl.jpg

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?

Olee Ihe Ndị Bụ́ Eziokwu Banyere Chineke? (Nkebi nke 1)

Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 1 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịma otú obi dị Chineke maka ahụhụ anyị na-ata.