IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL

Kwụsie Ike n’Ihe Ị Ma Bụ́ Eziokwu!

Igbo
Kwụsie Ike n’Ihe Ị Ma Bụ́ Eziokwu!
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502012410/univ/art/502012410_univ_sqr_xl.jpg

IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL

Kwụsie Ike n’Ihe Ị Ma Bụ́ Eziokwu!

Mụta ihe n’aka Jeremaya. Danloduo ihe a, gụọkwa akụkọ Baịbụl dị na ya. Ka ị na-agụ ya, were ya na ị nọ ebe ahụ mgbe ihe ahụ ị na-agụ na-eme!