IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL

A Napụtara Ha n’Oké Ọkụ!

Igbo
A Napụtara Ha n’Oké Ọkụ!
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502012447/univ/art/502012447_univ_sqr_xl.jpg

IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL

A Napụtara Ha n’Oké Ọkụ!

Mụta ihe n’akụkọ Shedrak, Mishak, na Abednego. Danloduo ihe a, gụọkwa akụkọ Baịbụl dị na ya. Ka ị na-agụ ya, were ya na ị nọ ebe ahụ mgbe ihe ahụ ị na-agụ na-eme!