Igbo
Ihe Ndị E Ji Amụ Baịbụl
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/1011238/univ/art/1011238_univ_sqr_xl.jpg

Ihe Ndị E Ji Amụ Baịbụl

Ihe ndị dị ebe a ga-enyere ndị na-eto eto aka ịghọta ihe ndị e kwuru na Baịbụl. Danloduo nke ọ bụla ị chọrọ, gụọ akụkọ ahụ a kọrọ na Baịbụl, gbalịakwa mee ka ị̀ nọ mgbe ihe ahụ ị na-agụ na-eme.