Gaa n'Isiokwu

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?

Ihe Mgbapụta Bụ Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị (Nkebi 2)

Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 5 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

Chọpụta uru ihe mgbapụta nwere ike ịbara anyị na ihe anyị ga-eme iji gosi na obi dị anyị ụtọ maka ya.