Gaa n'Isiokwu

Ihe Ndị E Ji Amụ Baịbụl

Chineke Kpọrọ Mmegbu Asị

Mụta ihe n’akụkọ Ehab, Jezibel, Nebọt, na Ịlaịja. Danloduo ihe a, gụọkwa akụkọ Baịbụl dị na ya. Ka ị na-agụ ya, were ya na ị nọ ebe ahụ mgbe ihe ahụ ị na-agụ na-eme!