Gaa n'Isiokwu

Ezinụlọ

È nwere ihe na-esere gị na nne na nna gị okwu? Gị na ụmụnne gị ùnu na-esekarị okwu? Baịbụl nwere ike inyere gị aka imeri nsogbu ndị a na nsogbu ndị ọzọ n’ezinụlọ unu.

Relationship With Parents

Olee Otú M Ga-esi Akọrọ Ndị Mụrụ M Obi M?

Olee otú i nwere ike isi kọọrọ ndị mụrụ gị obi gị, ọ bụrụgodị na ọ dịghị gị nke ikwu okwu?

Olee Otú M Ga-esi Agwa Ndị Mụrụ M Okwu Gbasara Iwu Ndị Ha Nyere M?

Mụta otú i nwere ike isi jiri nwayọọ gwa ndị mụrụ gị okwu. Uru ọ ga-abara gị nwere ike iju gị anya.

Chebara Iwu E Nyere Gị Echiche

Chebara iwu na-esiri gị ike idebe echiche.

Olee Otú M Ga-esi Na-agwa Papa M na Mama M Okwu?

Ihe ndị e kwuru ebe a ga-eme ka ọ dịkwuoro gị mfe ịgwa papa gị na mama gị okwu.

Gịnị Ka M Ga-eme Ka A Hapụ M Ịna-ekpebi Ihe M Ga-eme?

Ọ dị gị ka ì ruola ka e were gị ka onye torola eto, mana ndị mụrụ gị echeghị otú ahụ. Olee ihe ndị ị ga-eme ka ha nwee ike ịtụkwasị gị obi?

Ọ̀ Na-adị Gị Ka Papa Gị na Mama Gị Agaghị Ekwe Gị Gaa Kporie Ndụ?

M̀ kwesịrị izoro ezoro gaa kporie ndụ, ka m̀ kwesịrị ibu ụzọ gwa papa m na mama m?

Gịnị Ka M Ga-eme ma Ọ Bụrụ na Ahụ́ Adịghị Mama M ma Ọ Bụ Papa M?

Ọ bụghị naanị gị ka ụdị ihe a metụrụla. Mata ihe nyeere mmadụ abụọ aka.

Ihe Ị Ga-eme ma Ọ Bụrụ na Ahụ́ Adịghị Mama Gị ma Ọ Bụ Papa Gị

Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịna-elekọta mama gị ma ọ bụ papa gị ma onwe gị.

Papa Gị na Mama Gị Hà Chọrọ Ịgba Alụkwaghịm?

Olee ihe ga-eme ka ị ghara ibuwere papa gị na mama gị iwe n’obi?

Home Life

Gịnị Ka M Ga-eme Ka A Ghara Ịna-etinyekarị Anya n’Ihe M Na-eme?

Ọ̀ na-adị gị ka ndị mụrụ gị anaghị ekwe gị megharịa ahụ́? È nwere ihe i nwere ike ime ka ọ ghara ịna-ewe gị iwe?

Gịnị Ka Ị Ga-eme Gbasara Ihe Ndị Ị Na-achọghị Ka Ndị Ọzọ Mara?

Mata otú ị ga-esi mee ka ndị mụrụ gị tụkwasịkwuo gị obi.

Ihe Ị Ga-eme ma Ị Laghachi n’Ụlọ Unu

Ò nwetụla mgbe ị hapụrụ ụlọ gaa biri nke onwe gị ma ihe emechaa siwere gị ike? Ihe e kwuru n’isiokwu a ga-enyere gị aka.