Gaa n'Isiokwu

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI? (IHE GA-ENYERE GỊ AKA)

Jiri Ndụ Kpọrọ Ihe (Nkebi nke 1)

Gịnị mere anyị ji kwesị iji ndụ kpọrọ ihe? Oleekwa otú anyị ga-esi egosi na anyị na-akwanyere ndụ anyị na nke ndị ọzọ ùgwù?