AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA

Ọ̀ Bụ Mozis Dere Baịbụl?

Igbo
Ọ̀ Bụ Mozis Dere Baịbụl?
https://cms-imgp.jw-cdn.org/img/p/502012484/univ/art/502012484_univ_sqr_xl.jpg
ijwbq isiokwu 4

Ọ̀ Bụ Mozis Dere Baịbụl?

Ọ̀ Bụ Mozis Dere Baịbụl?

Ihe Baịbụl kwuru

 Ọ bụ Mozis dere akwụkwọ Jenesis, Ọpụpụ, Levitikọs, Ọnụ Ọgụgụ, na Diuterọnọmi. Ọ ga-abụkwa ya dere akwụkwọ Job na Abụ Ọma nke iri itoolu. Ma, e nwere ndị ọzọ Chineke họọrọ ka ha soro dee Baịbụl. A gụkọta ndị niile so dee Baịbụl, ha dị mmadụ iri anọ.