Gaa n'Isiokwu

Ihe Mmadụ Kweere na Otú E Si Efe Chineke

Okpukpe Religion

Mmadụ Ò Kwesịrị Inwe Okpukpe Ọ Nọ na Ya?

Mmadụ ò nwere ike ịna-ekpere Chineke n’onwe ya?

Ònye Bụ Onye Na-emegide Kraịst?

Ọ̀ ka ga-abịa abịa, ka ọ̀ bịala?

Ekpere

Chineke Ọ̀ Ga-enyere M Aka Ma M Kpee Ekpere?

Nsogbu anyị hà na-emetụ Chineke n’obi?

Gịnị Mere M Ji Kwesị Ịna-ekpe Ekpere? M Kpee Ekpere Chineke Ọ̀ Ga-aza M?

Ikpe ekpere otú Chineke chọrọ ga-eme ka ọ za ekpere gị.

Gịnị Ka M Ga-ekpe n’Ekpere?

Chọpụta ihe mere nsogbu gị ji emetụ Chineke n’obi.

Gịnị Mere Anyị Ga-eji Na-ekpe Ekpere n’Aha Jizọs?

Lee otú ikpe ekpere n’aha Jizọs si egosi na anyị na-akwanyere Chineke na Jizọs ùgwù.

M̀ Kwesịrị Ikpegara Ndị Sent Ekpere?

Lee ihe Baịbụl kwuru gbasara onye anyị kwesịrị ikpegara ekpere.

Olee Ihe Abụọ Na-eme Ka Chineke Ghara Ịza Ekpere Ụfọdụ?

Gụọ ihe a ka ị mata ụdị ekpere Chineke na-anaghị aza, na ụdị ndị Chineke na-anaghị aza ekpere ha.

Nzọpụta

Gịnị Bụ Nzọpụta?

Gịnị ka mmadụ ga-eme ka a zọpụta ya? Gịnịkwa ka a na-azọpụta mmadụ n’aka ya?

Olee Otú Jizọs Si Azọpụta Anyị?

Olee ihe mere o ji dị anyị mkpa ka Jizọs na-arịọchitere anyị arịrịọ? Ọ̀ bụ onye kwerehaala na Jizọs azọpụta ya?

Gịnị Mere Jizọs Ji Nwụọ?

Ọtụtụ ndị ma na Jizọs nwụrụ ka anyị wee dị ndụ. Ma, olee otú ọnwụ ya si abara anyị uru?

Olee Otú Àjà Jizọs Chụrụ Si Bụrụ “Ihe Mgbapụta n’Ọnọdụ Ọtụtụ Mmadụ”?

Olee otú ihe mgbapụta ahụ si agbapụta ndị mmadụ n’aka mmehie?

Gịnị Ka Ịmụ Mmadụ Ọzọ Pụtara?

À ga-amụ mmadụ ọzọ tupu ya abụrụ Onye Kraịst?

Mmehie na Mgbaghara Mmehie

Gịnị Bụ Mmehie?

È nwere mmehie ndị ka ibe ha njọ?

Gịnị Ka Ịgbaghara Mmadụ Pụtara?

Baịbụl kwuru ihe ise ga-enyere gị aka ịgbaghara mmadụ.

Chineke Ọ̀ Ga-agbaghara M?

Tụlee ihe Baịbụl kwuru gbasara ihe mmadụ ga-eme ka Chineke gbaghara ya.

Gịnị Bụ Mmehie Na-enweghị Mgbaghara?

Olee otú mmadụ ga-esi amata na ya emeela mmehie na-enweghị mgbaghara?

Ịṅụ Sịga Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Ebe ọ bụ na a kpọtụghị ịṅụ sịga aha na Baịbụl, olee otú e nwere ike isi zaa ajụjụ a?

Ịgba Chaa Chaa Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ?

Baịbụl ekwughị ọtụtụ ihe banyere ịgba chaa chaa. N’ihi ya, olee otú anyị ga-esi mata otú Chineke si ele ya anya?

Ihe Ndị A Na-eme n'Okpukpe

Ànyị Kwesịrị Iji Ihe Oyiyi Efe Chineke?

Ọ̀ ga-ewe Chineke iwe ma anyị jiri ihe oyiyi ma ọ bụ arụsị fee ya?

Ndị Kraịst Hà Kwesịrị Ịna-edebe Ụbọchị Izu Ike?

Ọ bụrụ na iwu ejighị ha, gịnịzi mere Baịbụl ji kpọọ Ụbọchị Izu Ike ọgbụgba ndụ ebighị ebi?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ikwu Okwu n’Asụsụ Dị Iche Iche?

È ji ikwu okwu n’asụsụ dị iche iche amata ezi Ndị Kraịst?

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Ibu Ọnụ?

Olee ihe mere ụfọdụ ndị biri ndụ n’oge a ka na-ede Baịbụl ji buo ọnụ? Ọ̀ bụ iwu na Ndị Kraịst ga na-ebu ọnụ?

Olee Iwu Ndị Bụ́ Iwu Iri nke Chineke?

Olee ndị ka e nyere ya? À chọrọ ka ndi Kriast debe ha?