Gaa n'Isiokwu

Chineke

Ònye Bụ Chineke

Ò Nwere Onye Dị́ Adị Bụ́ Chineke?

Baịbụl kwuru ihe ise gbara ọkpụrụkpụ gosiri na Chineke dị adị.

Chineke Ọ̀ Dị Adị n’Eziokwu?

Baịbụl kwuru na Chineke dị, ma è nwere ihe ndị anyị ji n’aka gosiri na ọ dị n’eziokwu?

Chineke Ọ̀ Nọ Ebe Niile?

Baịbụl ọ̀ na-akụzi na Chineke nọ ebe niile? Gịnị mere obi ji sie gị ike na e nwere ebe a kapịrị ọnụ Chineke bi ma ya ana-elekọta gị?

Chineke Ọ̀ Nọ Ebe Niile?

Baịbụl ò kwuru na Chineke nọ ebe niile? Jizọs ọ̀ nọkwu ebe niile?

Baịbụl Ò Kwuru na Chineke Bụ Atọ n’Ime Otu?

Ọtụtụ ndị chọọchị na-akụzi na Chineke bụ Atọ n’Ime Otu. Ihe a ha na-akụzi ò sị na Baịbụl?

Meri Ọ̀ Bụ Nne nke Chukwu?

Ma Akwụkwọ Nsọ ma akụkọ gbasara otú e si malite Iso Ụzọ Kraịst kwuru ihe doro anya gbasara okwu a.

Gịnị Bụ Mmụọ Nsọ?

O nwere ezigbo ihe mere Baịbụl ji jiri mmụọ nsọ tụnyere “aka.”

Aha Chineke

Chineke Ò Nwere Aha?

E dere ezigbo aha Chineke n’ọtụtụ Baịbụl, ọ dịkwa mkpa ka ị mata ya.

Aha Chineke Ọ̀ Bụ Jizọs?

O nweghị mgbe Jizọs kwuru na ya bụ Chineke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile. Gịnị mere o kwughị otú ahụ?

Ònye Bụ Jehova?

Ọ̀ bụ naanị Chineke otu ndị, dị ka ndị Izrel?

Aha Ole Ka Chineke Nwere?

Ndị mmadụ nwere ike iche na aha Chineke bụcha ‘Allah,’ ‘El Shaddai,’ ‘Jehova-jaịre,’ na ‘Alfa na Omega.’ È nwere ihe ihe anyị na-akpọ Chineke mere?

Ònye ma Ọ Bụ Gịnị Bụ “Alfa na Omega”?

Olee ihe mere utu aha a ji kwesị ekwesị?

Uche Chineke

Gịnị Ka Chineke Chọrọ Ka M Jiri Ndụ M Mee?

Chineke ọ̀ ga-agwa gị ná nrọ ma ọ bụ kpugheere gị ma ọ bụkwanụ kpọọ gị n’ụzọ pụrụ iche tupu gị amata ihe ọ chọrọ ka i jiri ndụ gị mee? Gụọ ihe a ka ị mata ihe Baịbụl kwuru.

Ihe Baịbụl Kwuru Ò Gosiri na Mmadụ Nwere Ikike Ikpebiri Onwe Ya Ihe? Ọ̀ Bụ Chineke Na-ekpebi Ihe Ị Ga-abụ?

Ọtụtụ ndị chere na ihe ndị na-eme ná ndụ ha si n’akara aka. Ihe ndị anyị họọrọ ime hà nwere ike ime ka ihe gaziere anyị ná ndụ?

Olee Otú Ị Ga-esi Abụ Enyi Chineke?

Ihe asaa ga-enyere gị aka ka gị na Ya bụrụ enyi.

Ọ̀ Bụ Chineke Na-akpata Nsogbu Ụwa?

Olee ihe mere nsogbu ji abịara onye ọ bụla, ma onye ezi omume ma onye ajọ omume?