N’akụkọ a si na Baịbụl, ị ga-ahụ otú Eze Sọlọmọn si bịa nwee amamihe ma mechaa zuzuo nzuzu. Nọrọ ebe a gụọ ihe ndị e dere na katuun ndị a ma ọ bụ gị ebipụta ya ebipụta.