Gbaa mmadụ ume ka o jiri obi ya niile na-efe Jehova otú ahụ Elkena na Hana gbara Samuel.