Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-erubere ndị mụrụ anyị isi? Lee katuun a ka ị hụ otú Kelechi si mata na ọ dị mkpa ka ọ na-erubere ndị mụrụ ya isi.