Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

Otú Anyị Si Emeso Ndị Ọzọ

Imete Ndị Enyi

Gịnị Ka E Ji Ama Ezigbo Enyi?

Ọtụtụ ndị kwetara na imete ezigbo enyi dị mma. Olee otú i ga-esi bụrụ ezigbo enyi? Gụọ ihe anọ Baịbụl kwuru nke ga-enyere gị aka imete ezigbo enyi.

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Enyi?

Ọ dị mfe mmadụ inweta ndị enyi ọjọọ, ma olee otú ị ga-esi enweta ezigbo enyi?

M̀ Kwesịrị Imetakwu Ndị Enyi?

Obi nwere ike iru anyị ala ma anyị na naanị ndị enyi anyị na-akpa, mana ọ naghị adịcha mma. N’ihi gịnị?

Owu Omụma

Ihe Ị Ga-eme ma I Chee na Ndị Enyi Gị Na-agbara Gị Ọsọ

O nweghị ihe dị iche n’onye na-anọkarị naanị ya na onye na-aṅụ mkpụrụ sịga iri na ise n’ụbọchị. Gịnị ga-enyere gị aka?

Owu Ọ̀ Na-ama Gị?

Lee ihe atọ ga-enyere gị aka imete ezigbo ndị enyi ka owu ghara ịna-ama gị.

Iji Ngwá Eletrọniks Ezirita Ozi

Kpachara Anya n’Ebe A Na-emeta Ndị Enyi n’Ịntanet

Lee katuun a ka ị mata otú ị ga-esi zere nsogbu ma ị nọrọ n’ebe a na-emeta ndị enyi n’Ịntanet.

Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ ma M Jiri Ekwentị Zigara Mmadụ Ozi?

Chọpụta otú ozi i zigaara mmadụ nwere ike isi mee ka gị na ya see, na otú o nwere ike isi mee ka i nwee aha ọjọọ.

Ihe Ị Ga-eme ma E Zitere Gị Ozi n’Ekwentị

Ị sị mmadụ ya chere ka ị gụọ ozi e ziteere gị, ọ̀ dị njọ? Ọ bụrụ na ị hapụ ozi ahụ, gị na enyi gị ana-ekwu ihe unu na-ekwu, ọ̀ dị njọ?

Nwoke na Nwaanyị Ịkpa

Ihe Ị Ga-eme ma E Nwee Onye Gị na Ya Dị n’Ezigbo Mma

Obi gị ọ̀ na-agwa gị na e nweghi ihe jikọrọ unu, naanị na unu dị ná mma. Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka.

Ọ̀ Bụ Ezigbo Ịhụnanya Ka Ọ̀ Bụ Ịhụnanya Iberiibe?

Ị ga-amụta ihe bụ ịhụnanya iberiibe na ezigbo ịhụnanya.

Ò Nwere Ihe Dị Njọ n’Ịchụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?

Gịnị bụ ịchụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị? Gịnị mere ụfọdụ ji eme ya? Olee ihe ndị ọ na-akpata?

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Ịhụnanya?

Ihe Baịbụl kwuru ga-enyere Onye Kraịst aka ịchọta ezigbo mmadụ ma ọ chọwa onye ọ ga-alụ, nyekwara di na nwunye aka ịnọgide na-ahụ ibe ha n’anya.

Èruola M Mụ na Onye Na-abụghị Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị Ibe M Ịkpawa?

Tụlee ajụjụ anọ ga-enyere gị aka ịma ma ì toruola gị na mmadụ ịkpawa.

Ètoruola M Ịlụ Di ma Ọ Bụ Nwunye?

Ihe ga-enyere gị aka ịza ajụjụ a bụ ileru onwe gị anya nke ọma.

Mgbe Mmadụ Abụọ Chọrọ Ịlụ Gbasara

Gịnị ga-enyere mmadụ aka idi ya ma ya na onye ọ chọrọ ịlụ gbasaa.

Idozi Esemokwu

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Gbasara Iwe?

Ọ̀ọ mgbe niile ka iwe iwe dị njọ? Olee ihe i nwere ike ime ma iwe bịawa gị?

Olee Otú Ndị Mmadụ Ga-esi Na-adị n’Udo?

Ime ihe Baịbụl kwuru nyeere ndị bụbu ndị iro aka ka ha dị n’udo, bụrụkwa ezigbo enyi.

Gịnị Ka Ịgbaghara Mmadụ Pụtara?

Baịbụl kwuru ihe ise ga-enyere gị aka ịgbaghara mmadụ.

Ihe Ga-enyere Di na Nwunye Aka Ịna-agbaghara Ibe Ha

Gịnị mere o ji esiri di na nwunye ụfọdụ ike ịgbaghara ibe ha? Gụọ ihe Baịbụl kwuru ga-enyere gị aka.

Otú Ị Ga-esi Na-enwe Obi Ụtọ​—⁠Mgbaghara

N’eziokwu, ịna-ewe iwe ọkụ na ịna-ebu iwe n’obi anaghị eme mmadụ obi ụtọ, ọ naghịkwa adị mma n’ahụ́.