Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Udo na Obi Ụtọ

Ọ bụrụ na nsogbu ndị tara akpụ a bịara anyị, anyị nwere ike ichewe na e nweghị ihe ga-emeli ka mmadụ na-enwe obi ụtọ na obi iru ala. Ma, ihe Baịbụl kwuru enyerela ọtụtụ ndị aka idi nsogbu ndị na-abịara ha kwa ụbọchị. O mekwaala ka obi ruo ha ala, ndụ ha enwee isi. Baịbụl nwekwara ike inyere gị aka.

TETA!

Gịnị Ka E Ji Ama Ezigbo Enyi?

Ọtụtụ ndị kwetara na imete ezigbo enyi dị mma. Olee otú i ga-esi bụrụ ezigbo enyi? Gụọ ihe anọ Baịbụl kwuru nke ga-enyere gị aka imete ezigbo enyi.

TETA!

Gịnị Ka E Ji Ama Ezigbo Enyi?

Ọtụtụ ndị kwetara na imete ezigbo enyi dị mma. Olee otú i ga-esi bụrụ ezigbo enyi? Gụọ ihe anọ Baịbụl kwuru nke ga-enyere gị aka imete ezigbo enyi.

Ahụ́ Ike

Akwụkwọ na Vidio

Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu

Gị na ndị ezinụlọ gị ga na-ebi n’udo, na-enwekwa obi ụtọ ma unu na-eme ihe Baịbụl kwuru.

Gbasara Gị na Ndịàmà Jehova Ịmụ Baịbụl

Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị?

Baịbụl na-enyere ọtụtụ ndị aka ịmata azịza ajụjụ ndị dị ezigbo mkpa. Ị̀ ga-achọ ka Baịbụl nyere gị aka?

Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?

A ma Ndịàmà Jehova ama n’ụwa niile na ha na-amụrụ ndị mmadụ Baịbụl n’anaghị ha ego. Lee otú ha si eme ya.

Gwa Anyị Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl

A ga na-abịa akụziri gị Baịbụl n’ebe ị chọrọ nakwa mgbe ị chọrọ.