Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Họrọ asụsụ Igbo

AKWỤKWỌ Ị GA-EJI EDETU IHE

Mee Ka Obi Sie Gị Ike na Ịnọ n’Amaghị Nwoke ma Ọ Bụ Nwaanyị Dị Mma

Akwụkwọ ị ga-eji ede ihe ga-enyere gị aka ime ka obi sie gị ike irube isi n’iwu Chineke nyere ka anyị ghara inwe mmekọahụ tupu anyị alụọ di ma ọ bụ nwunye.