Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

AKWỤKWỌ Ị GA-EJI EDETU IHE

AKWỤKWỌ Ị GA-EJI EDETU IHE

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịmụta Asụsụ Ọzọ

Akwụkwọ a e ji edetu ihe ga-enyere gị aka ịhazi otú ị ga-esi mụta asụsụ ọzọ.

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Gịnị Ga-enyere Gị Aka ma Obi Jọwa Gị Njọ?

Olee ihe ndị nwere ike inyere gị aka ma obi jọwa gị njọ?

M̀ Kwesịrị Imetakwu Ndị Enyi?

Mụta ihe mere ị ga-eji metakwuo ndị ọzọ enyi na uru ọ ga-abara gị.

Ùnu Bụ Naanị Enyi Ka Ị̀ Na-Achụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?

Ozi a na-akpọghị ihe, ka onye ọzọ nwere ike iwere na ọ na-egosi na mmadụ na-achụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị. Gịnị ga-enyere gị aka ịghara iziga ụdị ozi a?