Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

AKWỤKWỌ Ị GA-EJI EDETU IHE

AKWỤKWỌ Ị GA-EJI EDETU IHE

Ùnu Bụ Naanị Enyi Ka Ị̀ Na-Achụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?

Akwụkwọ a ị ga-eji edetu ihe ga-enyere gị aka ka ị ghara iziga ozi mmadụ ga-aghọtahie.

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

M̀ Kwesịrị Imetakwu Ndị Enyi?

Mụta ihe mere ị ga-eji metakwuo ndị ọzọ enyi na uru ọ ga-abara gị.

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịmụta Asụsụ Ọzọ

Ị chọọ ịmụta asụsụ ọzọ, ị ga-ewepụta oge, tinye mgbalị, na-amụchi ya anya. Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịhazi otú ị ga-esi amụta asụsụ ọzọ.

Gịnị Ka Ị Ga-eme Gbasara Ihe Ndị Ị Na-achọghị Ka Ndị Ọzọ Mara?

Mata otú ị ga-esi mee ka ndị mụrụ gị tụkwasịkwuo gị obi.