Ihe a ga-enyere gị aka ịmụ Baịbụl si n’isi nke 16 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?

Ndị Kraịst hà kwesịrị ịmanye ndị ọzọ ikwere ihe ndị hanwa kweere? Olee otú ị ga-esi jiri akọ kọwaa ihe i kweere?