Gịnị mere Adam ji nwụọ? Chineke ò kere anyị ka anyị na-anwụ anwụ? Chọpụta ihe Baịbụl zara n’ajụjụ ndị a. Bipụta ya, zaakwa ajụjụ ndị dị na ya.