Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Alụmdi na Nwunye na Ezinụlọ

Baịbụl bụ akwụkwọ na-abara ụdị mmadụ niile uru. Ihe o kwuru nwere ike ime ka gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị na-ebi n’udo ma na-enwe obi ụtọ. Ọ ga-enyekwara gị aka ịzụ ụmụ gị. *

^ para. 2 Aha a kpọrọ ụfọdụ ndị n’ebe a abụghị ezigbo aha ha.

TETA!

Otú Gị na Nne na Nna Di Gị ma Ọ Bụ Nne na Nna Nwunye Gị Ga-esi Na-adị n’Udo

Ihe atọ ga-enyere gị aka ka nsogbu gị na nne na nna di gị ma ọ bụ nne na nna nwunye gị na-enwe ghara ime ka gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị na-ese okwu.

Alụmdi na Nwunye

Akwụkwọ na Vidio

Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu

Gị na ndị ezinụlọ gị ga na-ebi n’udo, na-enwekwa obi ụtọ ma unu na-eme ihe Baịbụl kwuru.