Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe Ga-enyere Ndị Di na Nwunye na Ndị Nne na Nna Aka

Ndị di na nwunye nwere ọtụtụ ajụjụ ha na-achọ onye ga-aza ha ya, e nwekwara ọtụtụ ihe ndị mmadụ derela gbasara ajụjụ ndị ahụ. Dị ka ihe atụ, ụfọdụ na-ajụ, sị: “Olee otú mụ na di m ga-esi na-ebi n’udo malite n’afọ mbụ anyị lụrụ?” “Mgbe ọ bụla mụ na nwunye m na-akpa nkata, anyị na-esi ná nkata ahụ sewe okwu. Olee ihe anyị ga-eme ka ọ ghara ịna-adị otú ahụ?” “Olee otú m ga-esi kọwaara ụmụ m ihe gbasara mmekọ nwoke na nwaanyị?”

Obodo ọ sọkwara gị nọrọ, ihe ọ sọkwara omenala unu ya bụrụ, Baịbụl ga-agwa gị ihe ị ga-eme ka gị na di gị ma ọ bụ nwunye gị na-ebi n’udo. Ọ ga-agwakwa gị otú ị ga-esi zụọ ụmụ gị ha abaa uru.

Ndị Di na Nwunye

Ndị Nne na Nna