Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2

Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2

Ndụmọdụ ị ga-achọ ka mmadụ nye gị bụ ndụmọdụ ga-abara gị uru. Ụdị ndụmọdụ ahụ dị n’akwụkwọ Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2. N’akwụkwọ a, e nwere ọtụtụ ndị na-eto eto a gbara ajụjụ ọnụ. Ha si ebe dị iche iche n’ụwa. Ihe nyeere ha aka ná ndụ bụ ndụmọdụ na-enweghị atụ dị na Baịbụl. Gụọ akwụkwọ a ka ị hụ aka ọ ga-enyere gị.

Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịza ajụjụ ndị i nwere banyere:

  • Okwu Nwoke na Nwaanyị

  • Mgbanwe Ị Na-enwe n’Ahụ́ Gị

  • Okwu Enyi na Enyi

  • Ụlọ Akwụkwọ na Ndị Ọgbọ Gị

  • Okwu Ego

  • Papa Gị na Mama Gị

  • Otú Obi Na-adị Gị

  • Ntụrụndụ

  • Uto Ime Mmụọ Gị

I nwere ike ịdanlodu nke PDF ya, ma ọ bụkwanụ gị edetara alaka ụlọ ọrụ anyị akwụkwọ ka ha zitere gị nke e biri ebi.

Ihe Ị Ga-eburu n’Obi: PDF akwụkwọ a nwere ebe mmadụ nwere ike ide ihe. Ọ bụrụ na ị ga-ejili ekwentị gị ma ọ bụ kọmpụta gị mepee PDF ahụ ma dee ihe na ya, i nwere ike idenye ihe ọ bụla masịrị gị n’ime ya.