Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe Ndị Na-eto Eto Ibe Gị Kwuru

Egwuregwu Iberiibe

Egwuregwu Iberiibe

Lee vidio a ka ị hụ ihe ndị na-eto eto ise kwuru na egwuregwu iberiibe pụtara na ihe mere i kwesịghị ịgba nkịtị ka a na-egwusa gị egwuregwu iberiibe.

GỤKWUO GBASARA YA

NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ

Gịnị Ka M Ga-eme Ma Mmadụ Gwusawa M Egwuregwu Iberiibe?

Chọpụta ihe bụ́ egwuregwu iberiibe na ihe ị ga-eme ma e gwusawa gị ya.