Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

KATUUN A NA-ESE NA BỌỌDỤ

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Enyi?

Olee Otú E Si Amata Ezigbo Enyi?

Ike ndị enyi maramara n’ihu gwọmpịtị n’azụ ọ̀ gwụla gị? Lee katuun a ka ị hụ ihe ga-enyere gị aka inweta ezigbo ndị enyi, nakwa otú gịnwa ga-esi abụ ezigbo enyi.

GỤKWUO GBASARA YA

Otú Ị Ga-esi Emeta Ezigbo Ndị Enyi

Mụta ihe nyeere Devid na Jọnatan aka ịbụ ezigbo enyi.

Gịnị Mere M Ga-eji Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma?

E nwere ụzọ abụọ imere ndị ọzọ ihe ọma ga-esi baara gị uru. Olee ụzọ abụọ ọ bụ?/Lee ha/Olee ụzọ abụọ dị ihe ahụ/

Gịnị Ka E Ji Ama Ezigbo Enyi?

Ọtụtụ ndị kwetara na imete ezigbo enyi dị mma. Olee otú i ga-esi bụrụ ezigbo enyi? Gụọ ihe anọ Baịbụl kwuru nke ga-enyere gị aka imete ezigbo enyi.