Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

KATUUN

Otú Ị Ga-esi Emeri Onye Na-achọ Gị Okwu n’Emetụghị Ya Aka

Otú Ị Ga-esi Emeri Onye Na-achọ Gị Okwu n’Emetụghị Ya Aka

Chọpụta ihe mere ndị mmadụ ji achọ okwu na ihe ị ga-eme ma mmadụ chọọ gị okwu.

GỤKWUO GBASARA YA

Gịnị Ka M Ga-eme Ma A Chọwa M Okwu?

Ọtụtụ ndị a na-achọ okwu chere na e nweghị onye ga-enyere ha aka. Isiokwu a kọwara ihe i nwere ike ime ma mmadụ chọwa gị okwu.

Otú Ị Ga-esi Merie Nsogbu Ndị Ọgbọ Gị Na-enye Gị

Ndị ọgbọ anyị nwere ike ime ka anyị mewe ihe na-adịghị mma. Gịnị ka i kwesịrị ịma banyere ya, olee otú ị ga-esi merie ya?