Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

KATUUN A NA-ESE NA BỌỌDỤ

Ekwela Ka Ndị Ọgbọ Gị Rafuo Gị

Ekwela Ka Ndị Ọgbọ Gị Rafuo Gị

Lee katuun a ka ị hụ ihe ga-enyere gị aka ịna-ekpebi ihe n’onwe gị kama ịna-eme ihe naanị maka ndị ọgbọ gị gwara gị mee ya.

GỤKWUO GBASARA YA

Otú Ị Ga-esi Merie Nsogbu Ndị Ọgbọ Gị Na-enye Gị

Ndị ọgbọ anyị nwere ike ime ka anyị mewe ihe na-adịghị mma. Gịnị ka i kwesịrị ịma banyere ya, olee otú ị ga-esi merie ya?

Ndị Enyi Gị Hà Na-agwakarị Gị Mee Ihe Ọjọọ?

Mata ihe ndị nwere ike inyere gị aka ka ị ghara ime ihe ọjọọ.

Enyi Gị Ọ̀ Chọrọ Ka Gị na Ya Nwee Mmekọ Nwoke na Nwaanyị?

I kweta ka gị na enyi gị nwee mmekọ nwoke na nwaanyị, ò nwere uru ọ ga-abara gị? Ị̀ ga-akwa mmakwaara?