Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?

Olee Ihe Ndị Bụ́ Eziokwu Banyere Chineke? (Nkebi nke 2)

Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịma ihe mere i ji kwesị ịma aha Chineke ma na-akpọ ya. Bipụta ya, zaakwa ajụjụ ndị dị na ya.

Hụ Ha Niile

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Kpebie Ife Chineke Otú Ọ Chọrọ (Nkebi nke 2)

Olee otú ị ga-esi jiri akọ kọwaa ihe ndị i kweere, gosikwa na ị na-akwanyere ndị ọzọ ùgwù ma hapụ ka ha kwere ihe ha kweere?

Kpebie Ife Chineke Otú Ọ Chọrọ (Nkebi nke 1)

Chineke ọ̀ chọrọ ka a na-eme ememme ụbọchị ọmụmụ na ememme okpukpe ndị ọzọ ma ọ bụ jiri ihe oyiyi na-efe ya? Gịnị ka Baịbụl kwuru gbasara ya?

Otú E Kwesịrị Isi Na-efe Chineke (Nkebi nke 2)

Mmadụ ikwere na Chineke ọ̀ bụ ebe okwu biri? Ka ò nwere ihe ọzọ Chineke chọrọ ka ndị na-efe ya na-eme?