Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?

GỊNỊ KA BAỊBỤL NA-AKỤZI?

Ebee Ka Ndị Nwụrụ Anwụ Gara? (Nkebi nke 1)

Chọpụta ihe Baịbụl kwuru gbasara ọnọdụ ndị nwụrụ anwụ.

Bipụta ya, zaakwa ajụjụ ndị dị́ na ya.

Hụ Ha Niile

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Ezinụlọ Unu Ga-enweli Obi Ụtọ (Nkebi nke 2)

Olee ihe ndị nne na nna na ụmụaka ga-amụta n’aka Jizọs? Chọpụta ihe ndị i kweere na ihe Baịbụl kwuru.

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Atagbu Onwe Ha n’Ahụhụ? (Nkebi nke  2)

Baịbụl zara ajụjụ n’ụzọ doro anya nke ga-emekwa ka obi ruo anyị ala.

Jiri Ndụ Kpọrọ Ihe (Nkebi nke 1)

Ndụ bụ onyinye si n’aka Chineke. Olee otú anyị ga-esi gosi na anyị na-akwanyere ndụ anyị na nke ndị ọzọ ùgwù?