Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Gịnị Ka Baịbụl Na-akụzi?

Ihe ndị a ga-enyere gị aka ịghọta ihe Baịbụl na-akụzi, nyekwara gị aka ịma otú ị ga-esi akọwara ya ndị ọzọ.

 

Olee Ihe Ndị Bụ́ Eziokwu Banyere Chineke? (Nkebi nke 1)

Ọ bụrụ na mmadụ asị na “Otú Chineke si ata ndị mere ihe ọjọọ ahụhụ bụ imesi ha ike,” gịnị ka ị ga-agwa ya?

Baịbụl Bụ Akwụkwọ Si n’Aka Chineke (Nkebi nke 1)

Ebe ọ bụ ndị mmadụ dere Baịbụl, oleezi otú o si bụrụ ‘akwụkwọ si n’aka Chineke’?

Baịbụl Bụ Akwụkwọ Si n’Aka Chineke (Nkebi nke 2)

E nwere otu ihe ndị mmadụ chọpụtarala gbasara Baịbụl nke mere ka ha kweta na Baịbụl si n’aka Chineke.

Ònye Bụ Jizọs Kraịst? (Nkebi nke 1)

Gịnị ka ị ga-ekwu ma mmadụ gwa gị na Jizọs bụ naanị ezigbo mmadụ?

Ònye Bụ Jizọs Kraịst? (Nkebi nke 2)

Gịnị ka ị ga-ekwu ma mmadụ gwa gị na Jizọs na Chineke hà?

Ònye Bụ Jizọs Kraịst? (Nkebi nke 3)

Olee otú o si gosi na ọ dị ike ma dị obiọma?

Ihe Mgbapụta Bụ Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị (Nkebi nke 1)

Ò nwere ebe mmadụ ga-emeru ihe ọma ya abụrụ na Chineke ji ụgwọ ịzọpụta ya?

Ihe Mgbapụta Bụ Onyinye Kachanụ Chineke Nyere Anyị (Nkebi 2)

Olee uru ọnwụ onye nwụrụ ihe dị ka puku afọ abụọ gara aga ga-abara gị taa?

Ebee Ka Ndị Nwụrụ Anwụ Gara? (Nkebi nke 1)

Ha gara ebe ọzọ biri? Hà na-ata ahụhụ n’ọkụ ala mmụọ?

Ebee Ka Ndị Nwụrụ Anwụ Gara? (Nkebi nke 2)

È kere anyị ka anyị na-anwụ anwụ?

Ezigbo Olileanya nke Dịịrị Ndị Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ Anwụ (Nkebi nke 1)

Ọ bụrụ na i ruoro onye nwụnahụrụ gị uju, ọ̀ pụtara na i nweghị okwukwe na a ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ?

Ezigbo Olileanya nke Dịịrị Ndị Ị Hụrụ n’Anya Nwụrụ Anwụ (Nkebi nke 2)

Olee ihe ị ga-agwa onye sịrị na mbilite n’ọnwụ yiri ihe na-agaghị eme eme?

Gịnị Bụ Alaeze Chineke? (Nkebi nke 1)

Ebe Chineke nwere ọtụtụ ndị mmụọ ozi na-ekwesị ntụkwasị obi, gịnị mere o ji họrọ ụmụ mmadụ ka ha chịa n’eluigwe?

Gịnị Bụ Alaeze Chineke? (Nkebi nke 2)

Gịnị ka Alaeze Chineke merela? Oleekwa ihe ọ ga-eme n’ọdịnihu?

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dịla Nso? (Nkebi nke 1)

Ọ na-esiri ọtụtụ ndị ike ikweta na anyị bi n’oge ikpeazụ. Olee ihe ndị mere obi ji sie gị ike na ọgwụgwụ ụwa a adịla nso?

Ọgwụgwụ Ụwa Ọ̀ Dịla Nso? (Nkebi nke 2)

N’eziokwu, Baịbụl kwuru na e nwere ihe ọma ndị ga na-eme n’oge ikpeazụ.

Ihe I Kwesịrị Ịma Gbasara Ndị Mmụọ Ozi na Ndị Mmụọ Ọjọọ (Nkebi nke 1)

È nwere ndị mmụọ ozi? È nwere ndị mmụọ ọjọọ? Jiri ihe a e ji amụ Baịbụl chọpụta azịza ha.

Ihe I Kwesịrị Ịma Gbasara Ndị Mmụọ Ozi na Ndị Mmụọ Ọjọọ (Nkebi nke 2)

Ọ̀ bụ ihe ọjọọ ma mmadụ chọwa ịgwa ndị mmụọ okwu?

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Atagbu Onwe Ha n’Ahụhụ? (Nkebi nke 1)

Ebe ọ bụ na Chineke kacha ihe niile ike, ọ̀ bụ na ọ bụghị ya na-akpata ihe ọjọọ niile na-emenụ?

Gịnị Mere Ndị Mmadụ Ji Atagbu Onwe Ha n’Ahụhụ? (Nkebi nke  2)

Baịbụl zara ajụjụ n’ụzọ doro anya nke ga-emekwa ka obi ruo anyị ala.

Jiri Ndụ Kpọrọ Ihe (Nkebi nke 1)

Ndụ bụ onyinye si n’aka Chineke. Olee otú anyị ga-esi gosi na anyị na-akwanyere ndụ anyị na nke ndị ọzọ ùgwù?

Ezinụlọ Unu Ga-enweli Obi Ụtọ (Nkebi nke 2)

Olee ihe ndị nne na nna na ụmụaka ga-amụta n’aka Jizọs? Chọpụta ihe ndị i kweere na ihe Baịbụl kwuru.