Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

IHE NDỊ E JI AMỤ BAỊBỤL

Ihe Ndị E Ji Amụ Baịbụl

E Boro Ya Ebubo Ụgha!

Mụta ihe n’aka Josef. Danloduo ihe a, gụọkwa akụkọ Baịbụl dị na ya. Ka ị na-agụ ya, were ya na ị nọ ebe ahụ mgbe ihe ahụ ị na-agụ na-eme!

Hụ Ha Niile

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Enwela Oké Ọchịchọ!

Absalọm nwa Devid chọrọ ịnara Devid ọchịchị n’ike. Ma, oké ọchịchọ ya gburu ya.

E Nyere Mozis Ọrụ Pụrụ Iche

Ò nwere mgbe ụfọdụ ọ na-adị gị ka ị gaghị emetali ihe a sị gị mee? Mụta otú i nwere ike isi rụọrọ Jehova ọrụ n’agbanyeghị na ị gaghị emetacha ihe niile.

Chineke Kpọrọ Mmegbu Asị

Danloduo ihe a, ka ị mara ihe ị ga-amụta n’akụkọ Ehab, Jezibel, Nebọt, na Ịlaịja.