Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

AKWỤKWỌ Ị GA-EJI EDETU IHE

AKWỤKWỌ Ị GA-EJI EDETU IHE

Otú Ị Ga-esi Akọwara Mmadụ Ihe I Kweere Banyere Mmekọahụ

Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ka i kwetasie ike n’ihe ndị i kweere, nyekwara gị aka ịma otú ị ga-esi akọwara ya ndị ọzọ.

Hụ Ha Niile

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

M̀ Kwesịrị Imetakwu Ndị Enyi?

Mụta ihe mere ị ga-eji metakwuo ndị ọzọ enyi na uru ọ ga-abara gị.

Ùnu Bụ Naanị Enyi Ka Ị̀ Na-Achụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?

Ozi a na-akpọghị ihe, ka onye ọzọ nwere ike iwere na ọ na-egosi na mmadụ na-achụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị. Gịnị ga-enyere gị aka ịghara iziga ụdị ozi a?

Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ịmụta Asụsụ Ọzọ

Ị chọọ ịmụta asụsụ ọzọ, ị ga-ewepụta oge, tinye mgbalị, na-amụchi ya anya. Akwụkwọ a ga-enyere gị aka ịhazi otú ị ga-esi amụta asụsụ ọzọ.