Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

KATUUN NDỊ E SERE ESE E JI AKỤZI BAỊBỤL

Katuun E Sere Ese E Ji Akụzi Baịbụl

Mgbe Josef Nọ n’Ijipt

Gụọ banyere Josef. Ọ ghọrọ ohu n’Ijipt, ma ọ kwụsịghị ife Chineke. Nọrọ n’Ịntanet gụọ katuun a e sere ese, ma ọ bụkwanụ gị ebipụta ya ebipụta gụọ.

 

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Ebreham Aghọọ Enyi Chineke

Chineke kpọrọ Ebreham enyi ya. Olee otú anyị ga-esi bụrụ enyi Chineke?

Noa Nwere Okwukwe na Chineke

Chineke gwara Noa ka ọ rụọ ụgbọ iji zọpụta ezinụlọ ya. Gịnị ka ị mụtara gbasara okwukwe n’akụkọ Noa na iju mmiri ahụ?

Adam na Iv Chere Naanị Gbasara Onwe Ha

Gịnị ka isi ha nupụrụ kpatara?