Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

KATUUN NDỊ E SERE ESE E JI AKỤZI BAỊBỤL

Katuun E Sere Ese E Ji Akụzi Baịbụl

Ụmụ Ndị Ikom Jekọb

Gụọ gbasara ụmụ Jekọb iri, bụ́ ndị rere Josef ka ọ bụrụ ohu. Gụọ katuun a e sere ese n’Ịntanet, ma ọ bụ gị ebipụta ya ebipụta gụọ.

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Ebreham Aghọọ Enyi Chineke

Chineke kpọrọ Ebreham enyi ya. Olee otú anyị ga-esi bụrụ enyi Chineke?

Noa Nwere Okwukwe na Chineke

Chineke gwara Noa ka ọ rụọ ụgbọ iji zọpụta ezinụlọ ya. Gịnị ka ị mụtara gbasara okwukwe n’akụkọ Noa na iju mmiri ahụ?

Adam na Iv Chere Naanị Gbasara Onwe Ha

Gịnị ka isi ha nupụrụ kpatara?