Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

KATUUN NDỊ E SERE ESE E JI AKỤZI BAỊBỤL

KATUUN E SERE ESE E JI AKỤZI BAỊBỤL

Adam na Iv Chere Naanị Gbasara Onwe Ha

Mụọ gbasara Adam na Iv, bụ́ ndị chere naanị gbasara onwe ha, gaa mee ihe kpataara ụmụ mmadụ nsogbu. Gụọ akụkọ a ebe a ma ọ bụ gị ebipụta ya ebipụta.

Hụ Ha Niile

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Samuel Kpebiri Ife Jehova

Samuel hụrụ ka ndị nchụàjà na-eme ihe ọjọọ. Gịnị nyeere ya aka ikpebi ife Jehova n’agbanyeghị na ndị ọzọ na-eme ihe ọjọọ?

Rut Bụ Ezigbo Enyi

Ọ bụ eziokwu na Rut abụghị onye Izrel, Jehova gọziri ya n’ihi otú o si hụ Neomi n’anya.

Mmụọ Nsọ Mere Ka Samsịn Sie Ike

Samsịn mere ihe ndị dị́ ịtụnanya ebe o so na ndị ikpe Izrel. Olee otú mmụọ nsọ Jehova si nyere ya aka? Olee otú gịnwa ga-esi nweta mmụọ nsọ Chineke?