Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

IHE EZINỤLỌ GA-EJI NA-AMỤ BAỊBỤL

IHE EZINỤLỌ GA-EJI NA-AMỤ BAỊBỤL

Rehab Mere Ihe A Gwara Ya

JỌSHỤA ISI NKE 2 NA NKE 6

Ihe ndị nne na nna ga-eme: Jirinụ ihe ndị a dị ebe a na-akụziri ụmụaka unu Baịbụl.

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Chineke Agwa Mozis Ka Ọ Gaa Ijipt

Mozis na Erọn katara obi gwa Fero bụ́ Eze Ijipt okwu. Danloduonụ ihe a ma jiri ya mụọ ihe n’ụlọ unu.

Ikpebi Ife Jehova

Ihe ga-enyere gị aka ịkụziri ụmụ gị otú ife Jehova ga-esi na-eme ha obi ụtọ.

Otú Mmụọ Nsọ Si Enyere Anyị Aka Ife Jehova

Jiri ihe a nyere ụmụ gị aka ịmụta otú Jehova si eji mmụọ nsọ enyere anyị aka.