Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

IHE ỤMỤAKA JI AMỤ IHE

IHE E JI AMỤ IHE

Otú Ndị Izrel Si Banye n’Ala Kenan

Danloduo kaadị ndị a. Jiri ajụjụ ndị dị na ya chọta foto nke dabara n’ihe a kọrọ gbasara onye nke ọ bụla n’akwụkwọ Jọshụa isi nke 2 ruo nke 7.

Hụ Ha Niile

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Ònye Ka Ị Ga-agba Ume?

Ihe a e ji amụ ihe ga-enyere ụmụaka dị́ afọ 8 ruo afọ 12 aka ịmata otú ha ga-esi agba mmadụ ume.

Àgwà Ndị E Ji Mara Ezigbo Enyi

Ihe a e ji amụ ihe ga-enyere ụmụaka dị́ n’agbata afọ asatọ na afọ iri na abụọ aka ka ha nwee àgwà ndị e ji mara ezigbo enyi.

Mmụọ Nsọ Na-amị Mkpụrụ

Ihe a e ji amụ ihe ga-enyere ụmụaka dị́ afọ 8 ruo afọ 12 aka ịmụta àgwà ndị só ná mkpụrụ nke mmụọ nsọ.