Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

IHE ỤMỤAKA JI AMỤ IHE

IHE E JI AMỤ IHE

Mmụọ Nsọ Na-amị Mkpụrụ

Mụta àgwà itoolu só ná mkpụrụ nke mmụọ nsọ Chineke.

Hụ Ha Niile

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Ònye Ka Ị Ga-agba Ume?

Ihe a e ji amụ ihe ga-enyere ụmụaka dị́ afọ 8 ruo afọ 12 aka ịmata otú ha ga-esi agba mmadụ ume.

Otú Ndị Izrel Si Banye n’Ala Kenan

Jiri kaadị ndị a e ji achọta foto ndị dabara n’ibe ha lee ma ị̀ ga-echetali ndị a kọrọ akụkọ ha na Jọshụa isi nke 2 ruo nke 7.

Àgwà Ndị E Ji Mara Ezigbo Enyi

Ihe a e ji amụ ihe ga-enyere ụmụaka dị́ n’agbata afọ asatọ na afọ iri na abụọ aka ka ha nwee àgwà ndị e ji mara ezigbo enyi.