Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

IHE ỤMỤAKA JI AMỤ IHE

IHE E JI AMỤ IHE

Àgwà Ndị E Ji Mara Ezigbo Enyi

Chakapụta àgwà ndị ị ga-achọ ka ndị enyi gị nwee e dere n’ime ihe ndị a dị gburugburu tinye n’ihe a na-etinye foto.

 

Hụ Ha Niile

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Ònye Ka Ị Ga-agba Ume?

Ihe a e ji amụ ihe ga-enyere ụmụaka dị́ afọ 8 ruo afọ 12 aka ịmata otú ha ga-esi agba mmadụ ume.

Otú Ndị Izrel Si Banye n’Ala Kenan

Jiri kaadị ndị a e ji achọta foto ndị dabara n’ibe ha lee ma ị̀ ga-echetali ndị a kọrọ akụkọ ha na Jọshụa isi nke 2 ruo nke 7.

Mmụọ Nsọ Na-amị Mkpụrụ

Ihe a e ji amụ ihe ga-enyere ụmụaka dị́ afọ 8 ruo afọ 12 aka ịmụta àgwà ndị só ná mkpụrụ nke mmụọ nsọ.