Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

IHE E JI AKỤZIRI M BAỊBỤL

Ihe E Ji Akụziri M Baịbụl

Na-ekele Chineke Maka Mmiri Ozuzo

E mere ihe a ka e jiri ya na-akụziri ụmụaka na-agafebeghị afọ atọ Baịbụl. Danloduo ya ka i jiri ya na-akụziri nwa gị ihe.

 

Hụ Ha Niile

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Mgbe Jizọs Bụ Nwa Ọhụrụ

Kụziere ụmụ gị ndị obere otú e si mụọ Jizọs.

Lee Anya n’Eluigwe

Gị na ụmụ gị kirie foto ndị a

Oge Igwu Egwu na Oge Ịnọ Jii

Ihe a ga-enyere gị aka ịkụziri ụmụ gị ndị obere na ha ekwesịghị ịna-agbagharị n’Ụlọ Nzukọ Alaeze ma ọ bụ na-egwu egwu ebe ahụ.