Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

FOTO E JI AKỤZI IHE

FOTO E JI AKỤZI IHE

Ònye Kpebiri Ife Jehova?

Si na foto ndị a a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl kara ihe gaa n’igbe kwuru gbasara onye ahụ. Chọpụta ndị nke kpebiri ife Chineke.

Hụ Ha Niile

Ihe Ndị Ọzọ Dị Ebe A

Hana Nyeere Samuel Aka Ife Jehova

Foto a e ji akụzi ihe ga-enyere ụmụaka dị́ afọ 3 ruo afọ 6 aka ịmụta gbasara onyinye Hana na-enye Samuel kwa afọ.

Rehab Bụ Nwaanyị Nwere Okwukwe

Lere anya na ihe a e sere ese see Rehab.

Ezigbo Enyi Neomi

Foto a e ji akụzi ihe ga-enyere ụmụaka dị n’agbata afọ atọ na afọ isii aka ịmụta gbasara Rut na Neomi.