Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Abụ nke 120—Gee Ntị, Rube Isi, Ka A Gọzie Gị

Anyị nwere ike ịbụ enyi Jehova ma anyị na-abụku ya abụ. Soro Kelechi na Sọpụrụchi bụọ abụ na-ekwu gbasara otú Jehova ga-esi gọzie anyị ma anyị rubere ya isi.