Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Katuun nke Kacha Ọhụrụ

Nke Iri Abụọ na Ise: Imeta Ndị Enyi

Anyị nwere ike imeta onye ọgbọ anyị ma ọ bụ onye nọ n’afọ ndụ ọ bụla enyi ma ọ bụrụ na ọ hụrụ Jehova n’anya. Ole ndị bụ ndị enyi gị?