Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Ihe Ndị Ga-enyere Ezinụlọ Aka

Ọ bụrụ na ịhụnanya dị n’ezinụlọ, ahụ́ ga-eru ndị nọ na ya ala ma ha dọgachaa n’ụbọchị. Ezinụlọ gị ga-adị otú ahụ ma ọ bụrụ na unu ana-eme ihe Baịbụl kwuru.

Ihe ị ga-eburu n’uche: N’ebe ahụ anyị kpọrọ “Ndị Di na Nwunye na Ndị Nne na Nna” nakwa na nke anyị kpọrọ “Ndị Na-eto Eto,” e nwere ndị anyị kọrọ akụkọ ha. Ma, aha anyị kpọrọ ha abụghị ezigbo aha ha.

 

Ndị Di na Nwunye na Ndị Nne na Nna

Gịnị Ka Ị Ga-eme Ma Ọ Bụrụ na Nwa Gị Nwere Nkwarụ?

Leba anya ná nsogbu atọ nwere ike ịbịara gị na otú ihe Baịbụl kwuru nwere ike isi nyere gị aka.

Ịzụlite Ụmụaka Ịrụ Ọrụ Dịịrị Ha

Olee otú ihe Jizọs mere ga-esi nyere gị aka ịbụ ezigbo nne ma ọ bụ nna?

Ndị Na-eto Eto

Ò Nwere Ihe Dị Njọ n’Ịchụ Nwoke Ma Ọ Bụ Nwaanyị?

Gịnị bụ ịchụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị? Gịnị mere ụfọdụ ji eme ya? Olee ihe ndị ọ na-akpata?

Ihe Ị Ga-eme ma Ị Laghachi n’Ụlọ Unu

Ò nwetụla mgbe ị hapụrụ ụlọ gaa biri nke onwe gị ma ihe emechaa siwere gị ike? Ihe e kwuru n’isiokwu a ga-enyere gị aka.

Ụmụaka

Na-emere Ndị Ọzọ Ihe Ọma

Jiri ihe a e ji akụzi Baịbụl kụziere ụmụ gị imere ndị ọzọ ihe ọma.

Noa Nwere Okwukwe na Chineke

Chineke gwara Noa ka ọ rụọ ụgbọ iji zọpụta ezinụlọ ya. Gịnị ka ị mụtara gbasara okwukwe n’akụkọ Noa na iju mmiri ahụ?