Gaa n'Isiokwu

Gaa na menu nke abụọ

Ndịàmà Jehova

Igbo

Akụkọ Mere Eme na Baịbụl

Akụkọ gbasara otú e si chekwaa Baịbụl, sụgharịa ya, ma mee ka o ruo ndị mmadụ aka enweghị atụ. Nchọpụta ndị ọhụrụ e merela na-egosi na ihe ndị e dere na ya mere eme n’eziokwu. Na-agbanyeghị okpukpe ịna-ekpe, ị ga-achọpụta na Baịbụl pụrụ iche karịa akwụkwọ ọ bụla ọzọ.