Gbanwee otú ọ ga-esi egosi

Họrọ asụsụ

Gaa na menu nke abụọ

Gaa n'Isiokwu

Ndịàmà Jehova

Igbo

Baịbụl Ọ̀ Bụ Okwu Chineke?

Baịbụl Ọ̀ Bụ Okwu Chineke?

Ihe Baịbụl kwuru

Ọtụtụ ndị so dee Baịbụl kwuru na ọ bụ Chineke gwara ha ihe ha dere. Lee ebe ụfọdụ ha kwuru otú ahụ:

  • Eze Devid kwuru, sị: “Ọ bụ mmụọ Jehova kwuru okwu site n’ọnụ m, okwu ya dịkwa n’ire m.”—2 Samuel 23:1, 2.

  • Aịzaya onye amụma kwuru, sị: “Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru.”—Aịzaya 22:15.

  • Jọn onyeozi kwuru, sị: “Mkpughe nke si n’aka Jizọs Kraịst, nke Chineke kpugheere ya.”—Mkpughe 1:1.